Aịzaya 60:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+ Habakọk 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìhè ya gbukepụrụ dị nnọọ ka anyanwụ.+ Ụzarị ìhè abụọ si n’aka ya na-apụta, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ike ya zoro.+ Habakọk 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+ Mkpughe 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+ Mkpughe 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+
20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+
4 Ìhè ya gbukepụrụ dị nnọọ ka anyanwụ.+ Ụzarị ìhè abụọ si n’aka ya na-apụta, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ike ya zoro.+
11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+
23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+
5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+