Abụ Ọma 68:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Kwuonụ na ọ bụ Chineke nwe ike.+Ọ bụ ya na-achị Izrel, ike ya dịkwa n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 150:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 150 Toonụ Jaa!+Toonụ Chineke n’ebe nsọ ya.+Toonụ ya na mbara igwe nke na-egosi ike ya.+