2 Ihe E Mere 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee biri na ya, ha wee wuoro gị ebe nsọ n’ime ya maka aha gị,+ wee sị, Abụ Ọma 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+ Abụ Ọma 116:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ogige ụlọ Jehova,+N’ime gị, Jeruselem.+Toonụ Jaa!+ Abụ Ọma 134:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gbasaanụ aka unu n’ịdị nsọ,+Gọziekwanụ Jehova.+
9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+