Abụ Ọma 96:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nyenụ Jehova otuto kwesịrị aha ya;+Burunụ onyinye bata n’ogige ya.+ Abụ Ọma 100:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ ekele bata n’ọnụ ụzọ ámá ya,+Jirikwanụ otuto bata n’ogige ya.+Keleenụ ya, gọzienụ aha ya.+ Abụ Ọma 135:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị na-eguzo n’ụlọ Jehova,+N’ogige ụlọ Chineke anyị.+