Abụ Ọma 96:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bụkuonụ Jehova abụ, gọzienụ aha ya.+Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere nzọpụta ya.+ Abụ Ọma 145:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+