Abụ Ọma 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ekpuchighị m ezi omume gị n’ime obi m.+Akọsawo m ikwesị ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị.+Ezobeghị m obiọma* gị nakwa eziokwu gị n’ọgbakọ buru ibu.”+ Abụ Ọma 71:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọnụ m ga-akọ ezi omume gị,+Kọọkwa nzọpụta gị ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na amaghị m ole ha dị.+ Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+ Ọrụ Ndịozi 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ụmụnna m, unu ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ n’ime unu bụ́ ndị na-atụ egwu Chineke, ọ bụ anyị ka e ziteere ozi nzọpụta a.+
10 Ekpuchighị m ezi omume gị n’ime obi m.+Akọsawo m ikwesị ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị.+Ezobeghị m obiọma* gị nakwa eziokwu gị n’ọgbakọ buru ibu.”+
7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+
26 “Ụmụnna m, unu ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ n’ime unu bụ́ ndị na-atụ egwu Chineke, ọ bụ anyị ka e ziteere ozi nzọpụta a.+