Abụ Ọma 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+ Abụ Ọma 139:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, lee ka echiche gị si dị oké ọnụ ahịa n’anya m!+Chineke, lee ka ha si dị ọtụtụ ma a gụkọta ha!+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
5 I mewo ọtụtụ ihe,+Jehova bụ́ Chineke m, bụ́ ọrụ gị ndị dị ebube nakwa ihe ndị ị na-eche banyere anyị;+Ọ dịghị onye a ga-eji tụnyere gị.+Ọ bụrụ na mụ asị ka m kọwa ha ma ọ bụ kwuwe banyere ha,Ha dị ọtụtụ karịa otú m pụrụ ịkọ.+
17 Ya mere, lee ka echiche gị si dị oké ọnụ ahịa n’anya m!+Chineke, lee ka ha si dị ọtụtụ ma a gụkọta ha!+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!