Abụ Ọma 71:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọnụ m ga-akọ ezi omume gị,+Kọọkwa nzọpụta gị ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na amaghị m ole ha dị.+ Abụ Ọma 139:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M sị ka m gụwa ha ọnụ, ha dị ọtụtụ karịa ọbụna ájá.+Etetawo m, ma mụ na gị ka nọ.+