Abụ Ọma 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m ga-edina ala rahụ ụra;M ga-eteta, n’ihi na Jehova na-akwado m.+ Abụ Ọma 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mụ onwe m, n’ezi omume ka m ga-ahụ ihu gị;+Afọ ga-eju m mgbe m ga-eteta ịhụ otú ị dị.+ Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+