Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.
4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.