Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 29:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa ọgbakọ ahụ dum,+ sị: “Ugbu a, gọzienụ+ Jehova bụ́ Chineke unu.” Ọgbakọ ahụ dum wee gọzie Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, hulatakwa+ kpọọrọ Jehova isiala,+ kpọọkwara eze.

  • Nehemaya 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ndị Livaị bụ́ Jeshụa na Kadmiel, Benaị, Hashabnaya, Sherebaya, Hodaya, Shebanaya na Petahaya wee gaa n’ihu ịsị: “Bilienụ gọzie+ Jehova bụ́ Chineke unu site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.+ Ka ha gọziekwa aha gị dị ebube,+ bụ́ nke e buliri elu karịa ngọzi na otuto niile.

  • Abụ Ọma 72:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+

      Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+

      Amen na Amen.

  • Ndị Efesọs 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya