Abụ Ọma 72:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen. Abụ Ọma 145:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
19 Ka aha ya nke dị ebube bụrụkwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jupụtakwa ụwa dum.+Amen na Amen.
145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+