1 Ihe E Mere 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 nakwa maka iguzo+ kwa ụtụtụ+ ikele+ Jehova na ito ya+ nakwa ime otú ahụ ná mgbede; Luk 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.
37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.