Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+ Abụ Ọma 66:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ gị ka m ga-achụrụ àjà ekele,+Ọ bụkwa aha Jehova ka m ga-akpọku.+ Abụ Ọma 122:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeruselem, ụkwụ anyị guzo+N’ime ọnụ ụzọ ámá gị.+
23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+
13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ gị ka m ga-achụrụ àjà ekele,+Ọ bụkwa aha Jehova ka m ga-akpọku.+ Abụ Ọma 122:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeruselem, ụkwụ anyị guzo+N’ime ọnụ ụzọ ámá gị.+