Abụ Ọma 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+ Abụ Ọma 56:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke, ọ dị nkwa m kwere gị bụ́ ndị m ka ga-emezu.+M ga-achụrụ gị àjà ekele.+ Abụ Ọma 116:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile. Ekliziastis 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+
25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+
4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+