Abụ Ọma 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-anọ n’ime ọgbakọ buru ibu too gị;+M ga-eto gị n’etiti ìgwè mmadụ.+ Abụ Ọma 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ekpuchighị m ezi omume gị n’ime obi m.+Akọsawo m ikwesị ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị.+Ezobeghị m obiọma* gị nakwa eziokwu gị n’ọgbakọ buru ibu.”+ Abụ Ọma 107:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ka ha tookwa ya n’ebe ndị mmadụ gbakọtara;+Ka ha tookwa ya n’etiti ndị okenye zukọrọ ọnụ.+ Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+
10 Ekpuchighị m ezi omume gị n’ime obi m.+Akọsawo m ikwesị ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị.+Ezobeghị m obiọma* gị nakwa eziokwu gị n’ọgbakọ buru ibu.”+
111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+