Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Abụ Ọma 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-anọ n’ime ọgbakọ buru ibu too gị;+M ga-eto gị n’etiti ìgwè mmadụ.+ Abụ Ọma 68:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya; Abụ Ọma 113:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 113 Toonụ Jaa!+Nyenụ ya otuto, unu ndị ohu Jehova,+Toonụ aha Jehova.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya; Abụ Ọma 113:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 113 Toonụ Jaa!+Nyenụ ya otuto, unu ndị ohu Jehova,+Toonụ aha Jehova.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,