Abụ Ọma 68:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Bụkuonụ Chineke abụ. Bụọnụ abụ iji too aha ya.+ Bụkuonụ Onye na-agafe n’ọzara* abụ. Aha ya bụ Jaa.*+ Ṅụrịanụ ọṅụ n’ihu ya.
4 Bụkuonụ Chineke abụ. Bụọnụ abụ iji too aha ya.+ Bụkuonụ Onye na-agafe n’ọzara* abụ. Aha ya bụ Jaa.*+ Ṅụrịanụ ọṅụ n’ihu ya.