Abụ Ọma 68:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya;
4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya;