Abụ Ọma 67:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila. Aịzaya 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+
4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila.
4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+