Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+ Abụ Ọma 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ nọkwa n’elu cherọb fere bịa,+Ọ nọkwa n’elu nku otu mmụọ fere bịa ọsọ ọsọ.+ Abụ Ọma 104:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+ Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+
3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+ Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+
19 Okwu e kwuru megide Ijipt:+ Lee! Jehova nọ n’elu ígwé ojii+ nke ji ọsọ na-abata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru nke Ijipt ga-ama jijiji n’ihi ya,+ obi ga-alọkwa ndị Ijipt mmiri n’obodo ha.+