Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+ Abụ Ọma 68:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+
33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+