Abụ Ọma 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ndị ezi omume, tienụ mkpu ọṅụ n’ihi Jehova.+Ndị ziri ezi kwesịrị inye ya otuto.+ Abụ Ọma 103:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gọzienụ Jehova, unu ụsụụ ndị agha ya niile,+Unu ndị ozi ya, ndị na-eme uche ya.+ Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova, Mkpughe 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+
19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,
5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+