Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Abụ Ọma 68:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya; Abụ Ọma 150:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe niile na-eku ume, ka ha too Jaa.+Toonụ Jaa!+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
4 Bụkuonụ Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ;+Bụkuonụ Onye ahụ nke na-agbafe na mbara ọzara abụ,+Dị ka Jaa, nke bụ́ aha ya;+ ṅụrịakwanụ ọṅụ n’ihu ya; Abụ Ọma 150:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe niile na-eku ume, ka ha too Jaa.+Toonụ Jaa!+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+
19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,