Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Abụ Ọma 148:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+ Mkpughe 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+
14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+
3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+