Job 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị niile mụ na ha na-akpachi anya na-asọ m oyi,+Ndị m hụrụ n’anya aghọwokwa ndị na-emegide m.+ Abụ Ọma 89:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+
7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+