Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akọsara ụmụnna m+ aha gị;+M ga-anọ n’ime ọgbakọ too gị.+ Abụ Ọma 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+ Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+
9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+
111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+