Jọn 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị. Ndị Hibru 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 dị ka o kwuru, sị: “M ga-akọsara ụmụnna m aha gị; m ga-anọ n’ime ọgbakọ jiri abụ too gị.”+
6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.