Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akọsara ụmụnna m+ aha gị;+M ga-anọ n’ime ọgbakọ too gị.+ Abụ Ọma 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+ Luk 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee malite ịsị ha: “Taa ka ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ unu nụrụ ugbu a mezuru.”+ Luk 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+
9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+
42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+