Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-akọsara ụmụnna m+ aha gị;+M ga-anọ n’ime ọgbakọ too gị.+ Abụ Ọma 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-anọ n’ime ọgbakọ buru ibu too gị;+M ga-eto gị n’etiti ìgwè mmadụ.+