Abụ Ọma 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+ Ndị Hibru 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 dị ka o kwuru, sị: “M ga-akọsara ụmụnna m aha gị; m ga-anọ n’ime ọgbakọ jiri abụ too gị.”+
9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+