Matiu 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ+ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri. M bịara, ọ bụghị ibibi ya, kama imezu ya;+ 2 Ndị Kọrịnt 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+
17 “Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ+ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri. M bịara, ọ bụghị ibibi ya, kama imezu ya;+
2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+