1 Ndị Eze 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Sọlọmọn na nzukọ Izrel dum ya na ha nọ, bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ, nọ n’ihu Igbe ahụ, na-achụ+ atụrụ na ehi n’àjà. A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.+ Abụ Ọma 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ya mere na ndị ajọ omume agaghị eguzo n’ikpe,+Ndị mmehie agaghịkwa eguzo ná nzukọ ndị ezi omume.+
5 Eze Sọlọmọn na nzukọ Izrel dum ya na ha nọ, bụ́ ndị zara òkù ọ kpọrọ, nọ n’ihu Igbe ahụ, na-achụ+ atụrụ na ehi n’àjà. A pụghị ịgụta anụ ndị ahụ ọnụ ma ọ bụ ịmata ole ha dị n’ihi na ha dị ọtụtụ.+
5 Ọ bụ ya mere na ndị ajọ omume agaghị eguzo n’ikpe,+Ndị mmehie agaghịkwa eguzo ná nzukọ ndị ezi omume.+