Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+ Matiu 13:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a: ndị mmụọ ozi ga-aga kewapụ ndị ajọ omume+ n’etiti ndị ezi omume,+ Matiu 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a: ndị mmụọ ozi ga-aga kewapụ ndị ajọ omume+ n’etiti ndị ezi omume,+
41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya, ‘Sinụ n’ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ, banyenụ n’ọkụ ebighị ebi+ nke a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+