8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+
10 A tụbakwara Ekwensu,+ bụ́ onye na-eduhie ha, n’ime ọdọ ọkụ na sọlfọ ahụ, bụ́ ebe ma anụ ọhịa ahụ+ ma onye amụma ụgha ahụ nọ anọ;+ a ga-emekpakwa ha ahụ́ ehihie na abalị ruo mgbe niile ebighị ebi.