29 Ọ bụrụkwa na anya aka nri gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, ghụpụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ baara gị uru ka otu akụkụ ahụ́ gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị dum+ na Gehena.
43 “Ọ bụrụkwa na aka gị emee ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya; ọ kaara gị mma ibu nkwarụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ banye na Gehena,* n’ọkụ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.+