9 Ọ bụrụkwa na anya gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, ghụpụ ya ma tụfuo ya; ọ kaara gị mma ibu otu anya nweta ndụ kama inwe anya abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena* bụ́ ebe ọkụ na-ere.+
47 Ọ bụrụkwa na anya gị emee ka ị sụọ ngọngọ, tụfuo ya,+ ọ kaara gị mma ibu otu anya banye n’alaeze Chineke kama inwe anya abụọ e wee tụba gị n’ime Gehena,+