Matiu 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+ Luk 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Oriọna nke ahụ́ gị bụ anya gị. Mgbe anya gị na-elegide otu ebe, ahụ́ gị dum na-enwu gbaa;+ ma mgbe anya gị dị njọ, ahụ́ gị na-agbakwa ọchịchịrị.
8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+
34 Oriọna nke ahụ́ gị bụ anya gị. Mgbe anya gị na-elegide otu ebe, ahụ́ gị dum na-enwu gbaa;+ ma mgbe anya gị dị njọ, ahụ́ gị na-agbakwa ọchịchịrị.