Matiu 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* gbupụ ya tụfuo.+ Ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ inwe otu ụkwụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ, a tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.*+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:8 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 8 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
8 N’ihi ya, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* gbupụ ya tụfuo.+ Ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ inwe otu ụkwụ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ, a tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.*+