Matiu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+ Luk 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+
23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+
27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+