Luk 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ozugbo onyeisi ezinụlọ biliri kpọchie ụzọ, unu eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-aza unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si.’+
25 ozugbo onyeisi ezinụlọ biliri kpọchie ụzọ, unu eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-aza unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si.’+