Abụ Ọma 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+ Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a a pụrụ ịchọta ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+
6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+