Abụ Ọma 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Pụọnụ n’ebe m nọ, unu niile ndị na-eme ihe ọjọọ,+N’ihi na Jehova ga-anụ olu ákwá m.+ Luk 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+ 1 Jọn 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ọ bụla nke na-eme mmehie+ na-emebikwa iwu,+ n’ihi ya, mmehie+ bụ mmebi iwu.
27 Ma ọ ga-agwa unu, sị, ‘Amaghị m ebe unu si. Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu niile bụ́ ndị ọrụ ajọ omume!’+