Abụ Ọma 119:115 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ka m wee debe ihe Chineke m nyere n’iwu.+ Matiu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+
23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+