Matiu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+ Ndị Rom 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’eziokwu, Iwu ahụ na-eweta ọnụma,+ ma n’ebe iwu na-adịghị, mmebi iwu anaghị adị.+
23 Ma mgbe ahụ, m ga-ekwupụtara ha, sị: Ọ dịghị mgbe m maara unu!+ Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị ọrụ mmebi iwu.+