Matiu 25:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya: ‘Sinụ ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ. Banyenụ n’ọkụ ebighị ebi*+ a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:41 Ụlọ Nche,11/1/2008, p. 5, 710/15/1995, p. 27 Mmezu Mkpughe, p. 294-295
41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya: ‘Sinụ ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ. Banyenụ n’ọkụ ebighị ebi*+ a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+