Abụ Ọma 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eji obi m dum too gị, Jehova;+M ga-akọsa ọrụ gị niile dị ebube.+ Abụ Ọma 107:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ndị mmadụ kelee Jehova n’ihi obiọma ya+Nakwa n’ihi ọrụ dị ebube ndị ọ na-arụrụ ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 138:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 138 M ga-eji obi m dum too gị.+M ga-abụku gị abụ olu ụtọ n’ihu chi ọzọ dị iche iche.+