Abụ Ọma 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eji obi m dum too gị, Jehova;+M ga-akọsa ọrụ gị niile dị ebube.+ Abụ Ọma 86:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ji obi m dum na-eto gị, Jehova Chineke m,+M ga-enyekwa aha gị otuto ruo mgbe ebighị ebi,