Ọnụ Ọgụgụ 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+ Abụ Ọma 66:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile,+ Jona 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+
13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile,+ Jona 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+
18 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile,+ Jona 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+
9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+