Abụ Ọma 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+ Abụ Ọma 76:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+ Ekliziastis 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dị mma na i kweghị nkwa+ karịa na i kwere nkwa ma ghara imezu ya.+
25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+
11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya, unu niile ndị gbara ya gburugburu.+Jirinụ egwu weta onyinye.+